
CHETA KWA !
$0.02Ozi ọma banyere onwu, mmehie, nzọpụta, na ndu ebigh-ebi site n’okwukwe na Jisus Kraist dị ka Onye-nwe-ayi na Onye-nzoputa.
Quantity
Shipping Cost: $0.00

Ozi ọma banyere onwu, mmehie, nzọpụta, na ndu ebigh-ebi site n’okwukwe na Jisus Kraist dị ka Onye-nwe-ayi na Onye-nzoputa.
Quantity
Shipping Cost: $0.00
"O bu alulu, nke naputa ihe nwa oge,
memesia O we pua n'anaya."
— (James 4:14)
"Dika o bu kwa ihe edebeworo madu ka
anwua anwu nani otu mgbe,
ma mgbe nka gasiri, ikpe eso ya."
— (Ndi Hib. 9:27)
"N'ihi nka, dika nmehie si n'aka otu madu ba n'uwa,
dika onwu si n'aka nmehie ba kwa;
onwu we si otu a gabiga rue madu nile,
n'ihi na madu nile mehiere."
— (Ndi Rom. 5:12)
"N'ihi na Chineke huru uwa n'anya otua,
na o nyere obuna Okpara O muru nani Ya,
ka onye o bula nke kwere na Ya we ghara ila n'iyi,
kama ka o nwe ndu ebigh-ebi."
— (Jon 3:16)
"N'ihi na enyerem n'aka-unu na mbu ihe m'natakwara idebe,
na Kraist nwuru n'ihi nmehie-ayi nile,
dika ihe edeworo n'akwukwo nso si di;
na eli-kwara Ya;
na emeworo kwa ka O si n'onwu bilie n'ubochi nke-ato,
dika ihe edeworo n'akwukwo nso si di."
— (1 Ndi Kor. 15:3–4)
"O bu amara ka ejiworo zoputa unu,
site n'okwukwe;
nka esitegh kwa n'onwe-unu:
obu onyinye Chineke:
O sitegh n'olu, ka onye o bula we ghara inya isi."
— (Ndi Efe. 2:8–9)
"N'ihi na —
Oburu na i gewere onu-gi kwuputa Jisus
na O bu Onye-nwe-ayi,
na i gewere obi-gi kwere
na emere ka O si na ndi nwuru anwu bilie,
agazoputa gi:
n'ihi na aneji obi kwere rue ezi omume;
aneji kwa onu kwuputa rue nzoputa."
— (Ndi Rom. 10:9–10)
"Ya mere chegharianu, chighari-kwa-nu,
ka ewe hichapu nmehie nile unu."
— (Olu Ndi Ozi 3:19)
"N'ihi na, onye o bula nke gakpoku aha Onye-nwe-ayi,
agazoputa ya."
— (Ndi Rom. 10:13)
Word Of Truth, P.O. Box 1126, Kaduna, Nigeria
Igbo-6 “Remember”
We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy