Igbo1

IHE Ị CHỌRỌ BỤ KRAIST

$0.04

Ozi-oma gbasara Kraist : Onye-nzọpụta, ịhụnanya Chineke, na mkpuchi mmehie site n'onwu na mbilite.

0.00 reviews
Login to rate

Quantity

01

Shipping Cost: $0.00

IgboTractsForeign Tracts

IHE Ị CHỌRỌ BỤ KRAIST


"Ikwere na Kraist abughi ife ofefe di iche-iche. Ọ bụ Jisus Kraist n'onwe ya – ‘bụ ụzọ, na eziokwu, na ndu.’"

Gee nti n’okwu ya:

“Mu Onwem bụ ọnụ ụzọ ahụ; Ọ bụrụ na onye ọ bula esị na Mu bịa, a ga-azọpụta ya...
Mu onwem bịara ka ha nwee ndu, ka ha nwee ya n’oke.
Udo ka M'rapụrụ unu; Udo nke M ka M'nye unu...
Ka obi unu chaa ilị mmiri, ka ọ ghara kwatụ ujo...
Ihe ndị a ka M'gwa unu, ka ọṅụ m wee dị n'ime unu – ka ọṅụ unu wee zuru ezu."
(Jọn 10:9–10; 14:27; 15:11)


Nkpa n'akpa gị bụ nkpa Kraịst nke Akwụkwọ Nsọ, Nwa - nke-ebigh-ebi Chineke nke nenweghi mbido nke oga enwe ogwugu.

Ọ bụrụ na ị igenwe ike ịmata nkaa n'ime obi gị nile, Ọ geme ihe dị iche na ndụ gị.


Ị matara ihe mere eme nezie nnu - aroise gara - aga mgbe akpọgidere Jisus Kraịst n’obe?

Nezie, O nagidere ahụhụ nke onu apụghị iko, ọ wusiri ọbara ya wee nwụa.

Ma n'ihi gịnị ka O hụrụ ahụhụ dị otu a, ebe O nwereri ike ikpọdata usu ndị mo-ozi ka ha chegide ya?

Nezie nani otu nkpuru okwu si na onu ya garari ezu ila ndi iro ya n'iyi.

Ihe abua mere: Mbu, O mere ya n'ieube isa na ochicho Nna-ya, nke abua, Nihi Ohuru ayi n'anya Owe cho ka ayi soro ya n'eluigwe.

Ọ nwụrụ ka o wee kwụọ ụgwọ iomuma ikpe nmehie any; ka ayi we nwere onwe ayi.Ekpere ya ikpe nmehie ayi.

"Ma Jehova emewo ka ajọ omume nke ayị nile dakwasị ya."



Ọ dị onye obula ọzọ ziri ezi hụrụ n’anya dị otu a nye ndi nmehie n’ala niyi?

"N'ihi na Chineke hụrụ uwa n'anya otua, na Ọ nyere ọbụna Ọkpara Ọ mụrụ nani ya,
ka onye obula nke kwere na ya we ghara ila n’iyi, kama ka onwee ndu ebigh-ebi."
Nka bu ihu n'anya di ebube!

Ma odi ihe ọzọ: Jisus anọghị n’ili ebe e liri ya. Chineke mere ka Ọ bilie n’onwu.
Ọ bụ n’ihi gịnị?
N’ihi na Onye-Nwe-Ayi Jisus mezuru nke oma na ibupu nmehie nile anyị.
Kraist sopuru Chineke site na ibupu nmehie site n’onwu.
Chineke sopuru kwara Kraist site ime ka Ọ bilie n’onwu, na ikpube ya okpu eze, na ikwanye ya ugwu – eziokwu nke kachasi ebube, dikwa oke ọnụ ahịa.

Ọ buru na ejide onye bịara igbapụyam (ma ọ bụ onye akaebe m) n’ugwom tụba ya na ụlọ nkpọrọ n’ihi ugwom, mgbe a rapuru ya, ka obi ga esim ike na enwerewom onwem n’ugwom nile?

Onye-nwe-ayi Jisus bu Onye-ngbapụta anyị na ugwu:

“Onye arara ya nye (n’aka ọnwụ) n’ihi ndahie anyị nile, e we mee ka Ọ si n’onwu bilie n’ihi igu anyị na ndi ezi omume.”

Ọ kwụrụ ụgwọ mmehie m, ma e we mee ka Ọ bilie n’onwu iji gosi na ụgwọ Ọ kwụrụ juputara n’uche Chineke.
Enyim, chee echiche banyere eziokwu a di ebube.


Ugbu a, ajụjụ dị oke mkpa bụ:

I nabatawo Kraist dịke Onye-ngbaputo gị na Onye nzoputa gị?

"Ma ka ha ra, bu ndi nara ya, ha ka Ọ nyere ike igho ụmụ Chineke – bu ndi kwere n’aha ya." (Jon 1:12)

Ọ buru in'eche na nkpa Kraist anagh akpa gị, ihe ndị g’eso ya mgbe ikpeazụ ga-adị egwu.
Ị dị ka onye oria jidesiri ike nke chere na nkpa dibịa anaghi akpaya.
Ohere agagh adi iburu nmehie iba n’alaeze Chineke.

Chineke emewo ka odo ayi anya.
Ha nile bu:

"Ndi n’anaghi nti ozi-oma nke Onye-Nwe-Ayi Jisus... bu mbibi ebigh-ebi nke sitere n’iru Onye-Nwe-Ayi..."

Ayị anaghi arịọ gị ka ị kwere na Kraist ka Ọbụru nanị dịka Okpukpe dị iche iche,
kama ayị n'anogidesi gị ike ka inyefe onwe gị n'aka Onye-Nwe-Ayi Jisus Kraist.
Kwuputa mmehie gị, ma gwa ya na ịnabawato ya ugbua a dị ka Onye-Nzọpụta gị na Onye-Nwe gị.


Ebe ileba anya na Akwụkwọ Nsọ:

  1. Jon 14:6
  2. Aisaia 53:6
  3. Jon 3:16
  4. Ndị Rom 4:25
  5. Jon 1:12
  6. Ndị Tesalonaika 1:8–9

Related Products

What is the Truth?

What is the Truth?

The Weight of SIN

The Weight of SIN

Do you know the Humble King?

Do you know the Humble King?

How To Know GOD

How To Know GOD

Do you know your ENEMIES?

Do you know your ENEMIES?

KARMA versus KRUPA

KARMA versus KRUPA

Do You Know the Messiah?

Do You Know the Messiah?

Jewish Discovery of a Lifetime

Jewish Discovery of a Lifetime

Why Believe It?

Why Believe It?

When should you think about CHRIST?

When should you think about CHRIST?

When God Knows Your Your Name

When God Knows Your Your Name

What's Life?

What's Life?

U-Turn

U-Turn

Trapped!

Trapped!

Those Guilty Stains

Those Guilty Stains

THIS THING WORKS!

THIS THING WORKS!

They Gambled and Lost! Will You?

They Gambled and Lost! Will You?

The Problem with Patty

The Problem with Patty

I’m Here for a Good Time

I’m Here for a Good Time

The You Don't Know Yet

The You Don't Know Yet

We use cookies

We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy