
IHE แป CHแปRแป Bแปค KRAIST
$0.04Ozi-oma gbasara Kraist : Onye-nzแปpแปฅta, แปhแปฅnanya Chineke, na mkpuchi mmehie site n'onwu na mbilite.
Quantity
Shipping Cost: $0.00
We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy
$0.04
"Ikwere na Kraist abughi ife ofefe di iche-iche. แป bแปฅ Jisus Kraist n'onwe ya โ โbแปฅ แปฅzแป, na eziokwu, na ndu.โ"
Gee nti nโokwu ya:
โMu Onwem bแปฅ แปnแปฅ แปฅzแป ahแปฅ; แป bแปฅrแปฅ na onye แป bula esแป na Mu bแปa, a ga-azแปpแปฅta ya...
Mu onwem bแปara ka ha nwee ndu, ka ha nwee ya nโoke.
Udo ka M'rapแปฅrแปฅ unu; Udo nke M ka M'nye unu...
Ka obi unu chaa ilแป mmiri, ka แป ghara kwatแปฅ ujo...
Ihe ndแป a ka M'gwa unu, ka แปแน แปฅ m wee dแป n'ime unu โ ka แปแน แปฅ unu wee zuru ezu."
(Jแปn 10:9โ10; 14:27; 15:11)
Nkpa n'akpa gแป bแปฅ nkpa Kraแปst nke Akwแปฅkwแป Nsแป, Nwa - nke-ebigh-ebi Chineke nke nenweghi mbido nke oga enwe ogwugu.
แป bแปฅrแปฅ na แป igenwe ike แปmata nkaa n'ime obi gแป nile, แป geme ihe dแป iche na ndแปฅ gแป.
แป matara ihe mere eme nezie nnu - aroise gara - aga mgbe akpแปgidere Jisus Kraแปst nโobe?
Nezie, O nagidere ahแปฅhแปฅ nke onu apแปฅghแป iko, แป wusiri แปbara ya wee nwแปฅa.
Ma n'ihi gแปnแป ka O hแปฅrแปฅ ahแปฅhแปฅ dแป otu a, ebe O nwereri ike ikpแปdata usu ndแป mo-ozi ka ha chegide ya?
Nezie nani otu nkpuru okwu si na onu ya garari ezu ila ndi iro ya n'iyi.
Ihe abua mere: Mbu, O mere ya n'ieube isa na ochicho Nna-ya, nke abua, Nihi Ohuru ayi n'anya Owe cho ka ayi soro ya n'eluigwe.
แป nwแปฅrแปฅ ka o wee kwแปฅแป แปฅgwแป iomuma ikpe nmehie any; ka ayi we nwere onwe ayi.Ekpere ya ikpe nmehie ayi.
"Ma Jehova emewo ka ajแป omume nke ayแป nile dakwasแป ya."
แป dแป onye obula แปzแป ziri ezi hแปฅrแปฅ nโanya dแป otu a nye ndi nmehie nโala niyi?
"N'ihi na Chineke hแปฅrแปฅ uwa n'anya otua, na แป nyere แปbแปฅna แปkpara แป mแปฅrแปฅ nani ya,
ka onye obula nke kwere na ya we ghara ila nโiyi, kama ka onwee ndu ebigh-ebi."
Nka bu ihu n'anya di ebube!
Ma odi ihe แปzแป: Jisus anแปghแป nโili ebe e liri ya. Chineke mere ka แป bilie nโonwu.
แป bแปฅ nโihi gแปnแป?
Nโihi na Onye-Nwe-Ayi Jisus mezuru nke oma na ibupu nmehie nile anyแป.
Kraist sopuru Chineke site na ibupu nmehie site nโonwu.
Chineke sopuru kwara Kraist site ime ka แป bilie nโonwu, na ikpube ya okpu eze, na ikwanye ya ugwu โ eziokwu nke kachasi ebube, dikwa oke แปnแปฅ ahแปa.
แป buru na ejide onye bแปara igbapแปฅyam (ma แป bแปฅ onye akaebe m) nโugwom tแปฅba ya na แปฅlแป nkpแปrแป nโihi ugwom, mgbe a rapuru ya, ka obi ga esim ike na enwerewom onwem nโugwom nile?
Onye-nwe-ayi Jisus bu Onye-ngbapแปฅta anyแป na ugwu:
โOnye arara ya nye (nโaka แปnwแปฅ) nโihi ndahie anyแป nile, e we mee ka แป si nโonwu bilie nโihi igu anyแป na ndi ezi omume.โ
แป kwแปฅrแปฅ แปฅgwแป mmehie m, ma e we mee ka แป bilie nโonwu iji gosi na แปฅgwแป แป kwแปฅrแปฅ juputara nโuche Chineke.
Enyim, chee echiche banyere eziokwu a di ebube.
"Ma ka ha ra, bu ndi nara ya, ha ka แป nyere ike igho แปฅmแปฅ Chineke โ bu ndi kwere nโaha ya."ย (Jon 1:12)
แป buru in'eche na nkpa Kraist anagh akpa gแป, ihe ndแป gโeso ya mgbe ikpeazแปฅ ga-adแป egwu.
แป dแป ka onye oria jidesiri ike nke chere na nkpa dibแปa anaghi akpaya.
Ohere agagh adi iburu nmehie iba nโalaeze Chineke.
Chineke emewo ka odo ayi anya.
Ha nile bu:
"Ndi nโanaghi nti ozi-oma nke Onye-Nwe-Ayi Jisus... bu mbibi ebigh-ebi nke sitere nโiru Onye-Nwe-Ayi..."
Ayแป anaghi arแปแป gแป ka แป kwere na Kraist ka แปbแปฅru nanแป dแปka Okpukpe dแป iche iche,
kama ayแป n'anogidesi gแป ike ka inyefe onwe gแป n'aka Onye-Nwe-Ayi Jisus Kraist.
Kwuputa mmehie gแป, ma gwa ya na แปnabawato ya ugbua a dแป ka Onye-Nzแปpแปฅta gแป na Onye-Nwe gแป.

Ozi-oma gbasara Kraist : Onye-nzแปpแปฅta, แปhแปฅnanya Chineke, na mkpuchi mmehie site n'onwu na mbilite.
Quantity
Shipping Cost: $0.00
This is excellent tract!