
IHE ASA NKE NZOPUTA NAGAGHI ESITE NA HA
$0.02Nzoputa abiaghi site n’omume. Nani okwukwe na Jisus Kraist di mkpa — o bu ya nani uzo nke ndu ebigh-ebi.
Quantity
Shipping Cost: $0.00

Nzoputa abiaghi site n’omume. Nani okwukwe na Jisus Kraist di mkpa — o bu ya nani uzo nke ndu ebigh-ebi.
Quantity
Shipping Cost: $0.00
Jisus siri:
"Aghagh imu unu ozo."
— (Jon 3:7)
"Oburu na unu echegharigh, unu nile gala niyi otu ahu."
— (Luk 13:3)
"O buru na unu echigharigh, bia di ka umu-ntakiri, unu agagh-aba n’ala-eze elu-igwe ma oli."
— (Matiu 18:3)
Ngbanwe aghagh idi.
Okwukwe na Jisus Kraist dika Onye Nzoputa gi.
Nzoputa adigh kwa n’onya obula gzo. (Olu Ndi Ozi 4:12)
"Jisus siri: Onye obula nke nekwere na mu nwere ndu ebigh-ebi — Kwere na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, aga-azoputa gi."
"O buru na i gewere onu-gi kwuputa Jisus na O bu Onye-nwe-ayi, o buru kwa na i gewere obi-gi kwere na Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, agazoputa gi."
(Jon 6:47; Olu Ndi Ozi 16:31; Ndi Rom. 10:9)
"O buru kwa na nwusi obara adigh, ngbaghara nmehie adigh."
— (Ndi Hibru 9:22)
"Unu matara na ejigh ihe apuru imebi,... Kama eji obara di oke onu-ahia dika nke nwa aturu nke olu ma obu ntupo nadigh ya n’aru."
— (1 Pita 1:18,19)
"Obara Jisus, bu Okpara-Ya, nasachapu kwa ayi nmehie nile."
— (1 Jon 1:7)
"N’ihi na obara ka bu nke nekpuchi nmehie nime nkpuru obi."
— (Levi. 17:11)
"Onye nekweyeghi Okpara ahu agagh ahu ndu; kama iwe Chineke nanogide n'taru ya."
— (Jon 3:36)
N’ihe ndia nile ka — i ghohie-kwala ayi, otu obuna otutu nime ihe-asa ndia edeputara na nbido iberibe akwukwo a bu ihe di mkpa n'ebe ndi bu ndi nke amuru ozo nezie.
We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy