
IHE ASA NKE NZOPUTA NAGAGHI ESITE NA HA
$0.02Nzoputa abiaghi site nโomume. Nani okwukwe na Jisus Kraist di mkpa โ o bu ya nani uzo nke ndu ebigh-ebi.
Quantity
Shipping Cost: $0.00
We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy
$0.02
Jisus siri:
"Aghagh imu unu ozo."
โย (Jon 3:7)
"Oburu na unu echegharigh, unu nile gala niyi otu ahu."
โย (Luk 13:3)
"O buru na unu echigharigh, bia di ka umu-ntakiri, unu agagh-aba nโala-eze elu-igwe ma oli."
โย (Matiu 18:3)
Ngbanwe aghagh idi.
Okwukwe na Jisus Kraist dika Onye Nzoputa gi.
Nzoputa adigh kwa nโonya obula gzo.ย (Olu Ndi Ozi 4:12)
"Jisus siri: Onye obula nke nekwere na mu nwere ndu ebigh-ebi โ Kwere na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, aga-azoputa gi."
"O buru na i gewere onu-gi kwuputa Jisus na O bu Onye-nwe-ayi, o buru kwa na i gewere obi-gi kwere na Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, agazoputa gi."
(Jon 6:47; Olu Ndi Ozi 16:31; Ndi Rom. 10:9)
"O buru kwa na nwusi obara adigh, ngbaghara nmehie adigh."
โย (Ndi Hibru 9:22)
"Unu matara na ejigh ihe apuru imebi,... Kama eji obara di oke onu-ahia dika nke nwa aturu nke olu ma obu ntupo nadigh ya nโaru."
โย (1 Pita 1:18,19)
"Obara Jisus, bu Okpara-Ya, nasachapu kwa ayi nmehie nile."
โย (1 Jon 1:7)
"Nโihi na obara ka bu nke nekpuchi nmehie nime nkpuru obi."
โย (Levi. 17:11)
"Onye nekweyeghi Okpara ahu agagh ahu ndu; kama iwe Chineke nanogide n'taru ya."
โย (Jon 3:36)
Nโihe ndia nile ka โ i ghohie-kwala ayi, otu obuna otutu nime ihe-asa ndia edeputara na nbido iberibe akwukwo a bu ihe di mkpa n'ebe ndi bu ndi nke amuru ozo nezie.

Nzoputa abiaghi site nโomume. Nani okwukwe na Jisus Kraist di mkpa โ o bu ya nani uzo nke ndu ebigh-ebi.
Quantity
Shipping Cost: $0.00