Igbo2

MU ONWEM BU UZO

$0.04

Jisus bu uzo, eziokwu na ndu: nani site na Ya ka anyi nwere ike iru Nna. Gini ka I choro ime banyere ndu ebigh-ebi? Gụọ ozi a ugbu a.

0.00 reviews
Login to rate

Quantity

01

Shipping Cost: $0.00

IgboTractsForeign Tracts

MU ONWEM BU UZO


“Jisus si ya, Mu onwem bu uzo, na ezi-akwu, na ndu: O digh onye O bula nabiakute Nnam, ma-obugh site na Mu” (Jon 14:6).


Nye Onye Ije-Ibem Na-Uzo-Ije Ndu A:

Otu nime ubochi ndia, mu na gi gaje irapu ebea – elegh anya o me ngwa karia otu ayi chere.
I matara uzo irigo eli'gwe ?

Otutu ndi amara-aha-ha na-eche na ha gaeru elu-igwe, site nime ezi-omume, iga choch (ma obu ulo-uka) ma gbu site ibu onye n'ekpere Chineke.
Ha nwere ike me ma-obu buru, ma nka abugh uzg nke Chineke.
Ihe ndi ahu di nma n'onodu ha ma ha abugh uzo eligwe.

Uzo isi rigo nelu-igwe bu Jisus.
“Mu onwem bu uzo, na ezi-okwu na ndu: O digh onye Q bula nabiakute Nnam, ma-obugh site na Mu” (Jon 14:6).


Otu nmehie wepuru Adam na Eve na ogige Iden ebigh-ebi, obukwa otu nmehie ga-emechibido gi onu-uzo elu-igwe ebigh-ebi kama oburu na itukwasi obi na Onye nwe ayi Jisus Kraist bu Onye-nzgputa gi.
Itukwasila ya obi? Gini mere imegh otu ahu ugbua?
Ma-oburu na imebegh otu ahu, Ekwensu nasi: “Chere nwa oge.” Chineke si: “Ugbua.”


Nime okwu ya, Chineke gwara ayi nani ebe abua onye-obula ga-ano ebigh-ebi.
Otu bu oku ala mo:

“O buru kwa na ahugh onye obula ka edere aha ya n'akwukwo nke ndu ahu, ewe tuba ya n'odo oku ahu” (Nkpughe 20:15).

“Ma ndi... nekwegh ekwe... oke-ha gabu nime odo ahu nke ji oku na brimstone nere, nke bu onwu nke abua ahu” (Nkpughe 21:8).

“Mgbe ahu O gasi kwa ndi no n'aka ekpe-ya, Puanu n'irum, ndi anabu onu, ga n'oku ebigh-ebi ahu nke edo ziworo nye ekwensu na ndi-mo-ozi-ya... Ndia gapu je ba n'ahuhu nmehie ebigh-ebi” (Matiu 25:41, 46)

“...ba n'oku ala mo, n'oku anyugh-anyu; ebe ikpuru-ha nadigh-anwu, oku-ha adigh-anyu kwa anyu” (Mak 9:43, 44).


Nke ozo bu eluigwe ebe Onye nwe ayi Jisus no, ebe ndi agbaputara ga anokuru ya.

“Ka obi-unu ghara ilo miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwanu na Mu.
N'ulo Nnam otutu ebe-obibi di; Oburu nao bugh otua, Mga gwawori unu;
nihi na anamaga idoziri unu ebe.
Oburu kwa na Mu aga idoziri unu ebe, agajem ibia ozo, M'ganara kwa unu nye Onwem;
ka unu onwe unu we no kwa ebe Mu onwe no” (Jon 14:1-3).

“Ojuju-afo onu di n'iru gi; E! uto di iche iche di n'aka-nri-Gi ebigh-ebi” (Abu Oma 16:11).

“O gehichapu kwa anya miri nile obula n'anya ha; onwu agagh adikwa ozo: ihe mgbu nile agabigawo” (Nkpughe 21:4).


Chineke emewo ka oputa ihe bu ihu-na-anya
na amara ya n'enwegh usotu na inye ayi Okpara QO huru n'anya iburu Onye nnochite
n'tiwepu nmehie ayi site na onwu-ya n'elu obe.

Mgbe Jisus no n'uwa O siri:
“Biakutem, unu ndi nadogbu onwe-unu n'glu, ndi ebowor-okwara ibu di aro, Mu onwem geme kwa ka unu zuru ike” (Matiu 11:28).

“Onye nabiak-utekwam M'gagh achupu ya ma-oli” (Jon 6:37).

Jisus, Onye nwe-ayi nke siri n'onwu bilie, n'achosi ike ta ka ndi nmehie biakute ya, ha na nmehie nile na mkKpa ha dika mgbe Q n'okwa n'uwa netiti ndi madu.

QOburu na ibiakute Jisus dika onye nmehie, ma tukwasi obi na ya ka onye Nzoputa gi,
i ga-nata nkwa Chineke na-aga agbagh-ara gi nmehie ina iga ala kwa nelu-igwe (Act 10:43).

UZO IBA N'ELU-IGWE BU JISUS, ma odigh ozo.


“Ntihi na Chineke huru uwa n'anya otua,
na O nyere obuna Okpara Q muru nani ya,
ka onye obula nke kwere na Ya we ghara ila n'iyi,
kama ka o nwere ndu ebigh-ebi” (Jon 3:16).

“Onye kwere n'Qkpara ahu nwere ndu ebigh-ebi;
ma onye nekweyegh Okpara ahu agagh-ahu ndu,
kama iwe Chineke nangogide n'aru-ya” (Jon 3:36).


Word Of Truth, P.O. Box 1126, Kaduna, Nigeria
Igbo-2 “T Am The Way”

Related Products

What is the Truth?

What is the Truth?

The Weight of SIN

The Weight of SIN

Do you know the Humble King?

Do you know the Humble King?

How To Know GOD

How To Know GOD

Do you know your ENEMIES?

Do you know your ENEMIES?

KARMA versus KRUPA

KARMA versus KRUPA

Do You Know the Messiah?

Do You Know the Messiah?

Jewish Discovery of a Lifetime

Jewish Discovery of a Lifetime

Why Believe It?

Why Believe It?

When should you think about CHRIST?

When should you think about CHRIST?

When God Knows Your Your Name

When God Knows Your Your Name

What's Life?

What's Life?

U-Turn

U-Turn

Trapped!

Trapped!

Those Guilty Stains

Those Guilty Stains

THIS THING WORKS!

THIS THING WORKS!

They Gambled and Lost! Will You?

They Gambled and Lost! Will You?

The Problem with Patty

The Problem with Patty

I’m Here for a Good Time

I’m Here for a Good Time

The You Don't Know Yet

The You Don't Know Yet

We use cookies

We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy