
MU ONWEM BU UZO
$0.04Jisus bu uzo, eziokwu na ndu: nani site na Ya ka anyi nwere ike iru Nna. Gini ka I choro ime banyere ndu ebigh-ebi? Gแปฅแป ozi a ugbu a.
Quantity
Shipping Cost: $0.00
We use cookies to ensure you get the best experience on our website. For more information on how we use cookies, please see out cookie policy. Cookie Policy
$0.04
Otu nime ubochi ndia, mu na gi gaje irapu ebea โ elegh anya o me ngwa karia otu ayi chere.
I matara uzo irigo eli'gwe ?
Otutu ndi amara-aha-ha na-eche na ha gaeru elu-igwe, site nime ezi-omume, iga choch (ma obu ulo-uka) ma gbu site ibu onye n'ekpere Chineke.
Ha nwere ike me ma-obu buru, ma nka abugh uzg nke Chineke.
Ihe ndi ahu di nma n'onodu ha ma ha abugh uzo eligwe.
Uzo isi rigo nelu-igwe bu Jisus.
โMu onwem bu uzo, na ezi-okwu na ndu: O digh onye Q bula nabiakute Nnam, ma-obugh site na Muโ (Jon 14:6).
Otu nmehie wepuru Adam na Eve na ogige Iden ebigh-ebi, obukwa otu nmehie ga-emechibido gi onu-uzo elu-igwe ebigh-ebi kama oburu na itukwasi obi na Onye nwe ayi Jisus Kraist bu Onye-nzgputa gi.
Itukwasila ya obi? Gini mere imegh otu ahu ugbua?
Ma-oburu na imebegh otu ahu, Ekwensu nasi: โChere nwa oge.โ Chineke si: โUgbua.โ
Nime okwu ya, Chineke gwara ayi nani ebe abua onye-obula ga-ano ebigh-ebi.
Otu bu oku ala mo:
โO buru kwa na ahugh onye obula ka edere aha ya n'akwukwo nke ndu ahu, ewe tuba ya n'odo oku ahuโ (Nkpughe 20:15).
โMa ndi... nekwegh ekwe... oke-ha gabu nime odo ahu nke ji oku na brimstone nere, nke bu onwu nke abua ahuโ (Nkpughe 21:8).
โMgbe ahu O gasi kwa ndi no n'aka ekpe-ya, Puanu n'irum, ndi anabu onu, ga n'oku ebigh-ebi ahu nke edo ziworo nye ekwensu na ndi-mo-ozi-ya... Ndia gapu je ba n'ahuhu nmehie ebigh-ebiโ (Matiu 25:41, 46)
โ...ba n'oku ala mo, n'oku anyugh-anyu; ebe ikpuru-ha nadigh-anwu, oku-ha adigh-anyu kwa anyuโ (Mak 9:43, 44).
Nke ozo bu eluigwe ebe Onye nwe ayi Jisus no, ebe ndi agbaputara ga anokuru ya.
โKa obi-unu ghara ilo miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwanu na Mu.
N'ulo Nnam otutu ebe-obibi di; Oburu nao bugh otua, Mga gwawori unu;
nihi na anamaga idoziri unu ebe.
Oburu kwa na Mu aga idoziri unu ebe, agajem ibia ozo, M'ganara kwa unu nye Onwem;
ka unu onwe unu we no kwa ebe Mu onwe noโ (Jon 14:1-3).
โOjuju-afo onu di n'iru gi; E! uto di iche iche di n'aka-nri-Gi ebigh-ebiโ (Abu Oma 16:11).
โO gehichapu kwa anya miri nile obula n'anya ha; onwu agagh adikwa ozo: ihe mgbu nile agabigawoโ (Nkpughe 21:4).
Chineke emewo ka oputa ihe bu ihu-na-anya
na amara ya n'enwegh usotu na inye ayi Okpara QO huru n'anya iburu Onye nnochite
n'tiwepu nmehie ayi site na onwu-ya n'elu obe.
Mgbe Jisus no n'uwa O siri:
โBiakutem, unu ndi nadogbu onwe-unu n'glu, ndi ebowor-okwara ibu di aro, Mu onwem geme kwa ka unu zuru ikeโ (Matiu 11:28).โOnye nabiak-utekwam M'gagh achupu ya ma-oliโ (Jon 6:37).
Jisus, Onye nwe-ayi nke siri n'onwu bilie,ย n'achosi ike ta ka ndi nmehie biakute ya, ha na nmehie nile na mkKpa ha dika mgbe Q n'okwa n'uwa netiti ndi madu.
QOburu na ibiakute Jisus dika onye nmehie, ma tukwasi obi na ya ka onye Nzoputa gi,
i ga-nata nkwa Chineke na-aga agbagh-ara gi nmehie ina iga ala kwa nelu-igwe (Act 10:43).
UZO IBA N'ELU-IGWE BU JISUS, ma odigh ozo.
โNtihi na Chineke huru uwa n'anya otua,
na O nyere obuna Okpara Q muru nani ya,
ka onye obula nke kwere na Ya we ghara ila n'iyi,
kama ka o nwere ndu ebigh-ebiโ (Jon 3:16).
โOnye kwere n'Qkpara ahu nwere ndu ebigh-ebi;
ma onye nekweyegh Okpara ahu agagh-ahu ndu,
kama iwe Chineke nangogide n'aru-yaโ (Jon 3:36).
Word Of Truth, P.O. Box 1126, Kaduna, Nigeria
Igbo-2 โT Am The Wayโ

Jisus bu uzo, eziokwu na ndu: nani site na Ya ka anyi nwere ike iru Nna. Gini ka I choro ime banyere ndu ebigh-ebi? Gแปฅแป ozi a ugbu a.
Quantity
Shipping Cost: $0.00